Happy Christmas To All Our Brothers and Sisters in Geneva News

Happy Christmas To All Our Brothers and Sisters in Geneva

Posted 27th Dec, 2021 by Geneva Admin

Ezi ekeresimesi na afo ohuru diri umunne anyi nile huru n'anya nke Igbo Union Geneva, Switzerland.
2021 bụ njem mmeri n'agbanyeghị ihe ịma aka anyị na-ekele Chineke maka ịdị n'otu na nchebe n'ụzọ niile!
Ka Chukwu puru ime ihe gọzie anyi nile jiri añuri nke eze amuru ohuru!

English Version

Merry Christmas and Happy New Year to all our beloved brothers and sisters of Igbo Union Geneva, Switzerland.
2021 was a victorious journey despite the challenges and we thank God for unity and protection all the way!
May the Almighty God bless us all with the joy of the new born King! ©️ 2021 https://igbouniongeneva.com
Back to Blog
Stay connected

Get Igbo Union Geneva updates in your inbox.

Subscribe Now